Stories Mgbasaozi ndị Amaala
Ndi ọrụ Wikimedia: Ihe ndi na-ama ndi nkwuchiteọnụ aka n’ihu na-echekwa asụsụ ha ma na-eme ka ọmụma dịrị aka n’ihu
Dịka otu n’ime arụmarụ nke “Nchekwa + Asụsụ Ńkànùzù”, Tochi Precious Friday, onye nkwuchiteọnụ asụsụ Igbo na onye onye ọrụ Wikimedia, a chọpụtala uru ọ bara inwe ndi nkwuchiteọnụ a haziri ahazi n’agbụrụ Naịjiria niile iji mee ka ọ dịrị ha mfe inweta usoro nchekwa ńkànùzù na ihe ọmụmụ a haziri na mpaghara ha.
Ọ gịnị mere na umụ nwanyị agaghị eso na ndị na-edeba aha alụmdi na nwunye na obodo Bangladesh?
Iwu ụlọ ikpe na Bangladesh ekweghị ụmụ nwanyị ka ha debanye aha alụkwaghịm nke a emeela ka arụmụka kpụ ọkụ n'ọnụ daputa maka mkpebi a.
A tọrọ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi ha na Kaduna nke dị obodo Naịjirịa wee gbalaga.
Ndị ntọrọ ji egbe tọrọ ụmụ akwụkwọ anọ na ndị nkụzi ha na Damba-Kasaya, Kaduna Steeti, Naịjirịa ekwula ego olee ha ga-eji ahapụ ha.
Ndị Naijiria chọrọ aha ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị amachiri ịnweta akwụkwọ ikike visa US
Ndị mba US amachiela ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa ịnata ikike akwụkwọ visa maka na e merụrụ ndi ndị mmadụ ahụ na atum vootu afọ 2019.
Otu Ihe karịrị puku mmadụ na Salvador si diee ọnụdụ enweghị mmiri ọṅụnụ na ịkwọ aka oge Kovid-19.
"Mmekapa ahụ na iwe were m nke bụ na elilo ịhapụ Salvador gbara m n'uche ma ọbụrụ na ọrịa ogbun'ọha gafee. "
Ụmụ nwanyi nọ na Obodo Naịjirịa na ata ikikere eze maka ihe gbasara nkwado ndọrọ ndọrọ ọchichi na ntanetị
"Enweghi ihe anya'm hụrụ gba ọbara,' si Fakhriyyah Hashim, onye oso nchoputa nke ndi otu #ArewaMeToo nke di na ugwu Hausa nke Naịjirịa.
Naijeria emela mpụ idina mmadu n'ike nsogbu a ga elebara anya ngwa-ngwa.
Na Naijeria, Idina mmadu n'ike na mpụ ndi ọzọ aghọla omenala, nkea mere ojiri bụrụ ihe sịrị ike ikpọpu ndi omekome a ikpe igbara isi onwe ha. Onweghi ihe ndi Uwe-oji ji idina mmadu n'ike kpọrọ, ya mere ha jikwa na ata ndi edinara n'ike ụta.
Ọrụ Wikipedia kwalitere ndị obodo Taiwan dị Otu narị bụ ndị nke na-asụ asụsụ Sakizaya ma na-edebanye na Wikipedia
N'ime asụsụ isii ndị ọzọ dị na Taiwan, A gụnyere asụsụ Sakizaya dịka asụsụ na-anwụ anwụ dika ndị UNESCO si kwuo.
Global Voices is seeking a Finance & Administrative manager
Global Voices na-achọ maka iwe n'ọrụ Onye na-ahụ maka ego nakwa nlekọta ụlọ ọrụ. Anyị bụ ọ gazuru ụwa niile site n'ikuku, nzukọ a abụghị maka ịchụ nta ego(gụọ maka...