Ndị na-alụ ọgụ maka ikike ndị nwere mmasị n’ụdị mmekọahụ dị icheiche na Ghana na-efunahụ ọgụ ha nwere ike imeriOnye dere ya bụ Minority AfricaOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Colombia aghọwo mba mbụ dị na Latin America machibidoro ibi ugwu ụmụnwanyịOnye dere ya bụ Fabricio CordidoOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Ajụjụ a na-ajụbeghị n'okwu Epstein: O nwere ndị nwere ihe ịma aka bụ ndị na-enweghị Steeti ọ bụla?Onye dere ya bụ Global Movement Against StatelessnessOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa2 weeks ago
‘Usoro ikike’ nke Singapore na-emebi ikike ụmụ amaala nwere ime ngagharị iweOnye dere ya bụ Mong PalatinoOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown2 weeks ago
Nsogbu a na-adịghị ahụ anya nke na-anapụ mmadụ ịbụ nwa amaala.Ọ dị mfe iwere ịbụ nwa amaala dịka ihe nkịtị mgbe mmadụ nwetara ya ozugbo n’enweghị mgbalị ma ghara inwe mkpa ịlụ ọgụ iji chekwaa ya.Onye dere ya bụ Malka OlderOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa3 weeks ago
Ụdịdị okike dị iche iche nọ n'okpuru nrụgide: Nguzogide, obodo, na ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke isonyeEdemede gbasara ihe mere Global Voices ji ahọrọ ‘Ụdịdị Okike iche iche’ (Gender Diversity) ka ọ bụrụ isiokwu pụrụ iche ya maka ọnwa Juun afọ 2026.Onye dere ya bụ Gabriela Mesones RojoOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene25 August 2026
A na-ere dị ka ndị nwunye, furu efu n'oké osimiri: ịtụ mgbere ahịa ụmụagbọghọ Rohingya na-enweghị obodo"Ha na-apụ n'ogige ahụ otu otu, ọ na-abụkarị n'abalị."Onye dere ya bụ Zulker NaeenOnye tụgharịrị ya bụ Chisom Iwuala19 August 2026
Akụkọ Ọhụrụ Chọpụtara na Trinidad na Tobago kwesịrị imekwu ihe karịa iji kwụsị ịkpa ókè ndị LGBTQ+'Ọdịiche ndị dị n'etiti [a]nyị dị mkpa, a ga-emerịrị kwa ọgụgụ maka ha na ndọlị a na-eme maka nnwere onwe'Onye dere ya bụ Janine Mendes-FrancoOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa1 August 2026
Imegharị ọganihu afọ iri maka ikike ndị transjenda na IndiaActivists have called the bill ‘unconstitutional’ and ‘dangerous’ Ndị na-akwado akpọọla iwu ahụ 'ihe iwu na-akwadoghị' na 'ihe ize ndụ'Onye dere ya bụ Kanav Narayan Sahgal, Aashna MansataOnye tụgharịrị ya bụ Lucy Iwuala15 May 2026
A manyere ya ka ọ bụ machibido ya? N'agbanyeghị nke ahụ, ụmụ nwanyị na-efunahụ na-arụmụka mkpuchi ihu'Arụmụka na mmachibido iwu ndị a na-echebe nha anya adịghị ike. Ezi nha anya na-abịa site na ohere, ọ bụghị ime otu ihe'Onye dere ya bụ Syed Salman MehdiOnye tụgharịrị ya bụ Kelechi Nwachukwu3 January 2026
A mara onye bụbu onye isi ala Surinam Dési Bouterse ikpe maka igbu ọchụ nke ugboro abụọ – mana ọ ga -aga ụlọ mkpọrọ?'Suriname na Bouterse emechabeghị. Onye dere ya bụ Fausia S. AbdulOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu21 September 2021
Ọ gịnị mere na umụ nwanyị agaghị eso na ndị na-edeba aha alụmdi na nwunye na obodo Bangladesh?Otu ikpe ụlọ ikpe kwuru na nsọ dị njo.Onye dere ya bụ RezwanOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu21 September 2021
Naijeria emela mpụ idina mmadu n'ike nsogbu a ga elebara anya ngwa-ngwa.Ndi mmanye iwu ga aga n'ihu ime ka ndi omekome zaa ajụjụ ma hụsie anya dịrị ha.Onye dere ya bụ Adetomiwa IsiakaOnye tụgharịrị ya bụ Uzoma Ozurumba26 July 2020