Imegharị ọganihu afọ iri maka ikike ndị transjenda na IndiaActivists have called the bill ‘unconstitutional’ and ‘dangerous’ Ndị na-akwado akpọọla iwu ahụ 'ihe iwu na-akwadoghị' na 'ihe ize ndụ'Onye dere ya bụ Kanav Narayan Sahgal, Aashna MansataOnye tụgharịrị ya bụ Lucy Iwuala15 May 2026
Mkparịta ụka nke Prava Baral gbasara akwụkwọ agụmagụ ndị Nepal na inye ike olu ụmụnwanyịNa Nepal, ụmụnwanyị na-ede akwụkwọ na-adọlịsi ike ka e were ha kpọrọ iheOnye dere ya bụ Sangita SwechchaOnye tụgharịrị ya bụ Lucy Iwuala19 May 2025
Ọ gịnị mere na umụ nwanyị agaghị eso na ndị na-edeba aha alụmdi na nwunye na obodo Bangladesh?Otu ikpe ụlọ ikpe kwuru na nsọ dị njo.Onye dere ya bụ RezwanOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu21 September 2021