Stories Agbamụmbọ dịgitalụ
Ọ gịnị mere na umụ nwanyị agaghị eso na ndị na-edeba aha alụmdi na nwunye na obodo Bangladesh?
Iwu ụlọ ikpe na Bangladesh ekweghị ụmụ nwanyị ka ha debanye aha alụkwaghịm nke a emeela ka arụmụka kpụ ọkụ n'ọnụ daputa maka mkpebi a.
A tọrọ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi ha na Kaduna nke dị obodo Naịjirịa wee gbalaga.
Ndị ntọrọ ji egbe tọrọ ụmụ akwụkwọ anọ na ndị nkụzi ha na Damba-Kasaya, Kaduna Steeti, Naịjirịa ekwula ego olee ha ga-eji ahapụ ha.
Naijeria emela mpụ idina mmadu n'ike nsogbu a ga elebara anya ngwa-ngwa.
Na Naijeria, Idina mmadu n'ike na mpụ ndi ọzọ aghọla omenala, nkea mere ojiri bụrụ ihe sịrị ike ikpọpu ndi omekome a ikpe igbara isi onwe ha. Onweghi ihe ndi Uwe-oji ji idina mmadu n'ike kpọrọ, ya mere ha jikwa na ata ndi edinara n'ike ụta.