Ọha obodo South Korea jụrụ maka nziga ndị agha na Strait nke Hormuz.Anyị enweghị ike ikwe ka ndị ntorobịa anyị chụọ ndụ ha dịka aja ma bụrụ ndị a ga-emegbu n’agha mwakpo na-ezighị ezi.Onye dere ya bụ Oiwan LamOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa2 weeks ago
Nsogbu ahụike zuru ụwa ọnụ ọzọ erutelarị: Mmerụ uche ụmụaka na-enweta n'ihi AghaEbe e nwere ike gwọọ maọbụ jikwaa ụfọdụ mmerụ anụ ahụ, ọnya mmerụ uche nke a na-adịghị ahụ anya nwere ike ịdị ruo oge ndụ niile nke mmadụ.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa3 weeks ago
Otu AI si eme ka ọchịchị aka ike kawanye njọ n'AfrikaMaapụ IDS na-egosi igwefoto ebe ndị otu ozo na-ahazi onwe ha, ọ bụghị ebe mpụ kacha.Onye dere ya bụ Ebele Ifediorah4 August 2026
A na-eme ka ndị Palestịn ghara inwe ohere isonye n'akụnaụba dijitalụMwepu dijitalụ bụ mwepu akụ na ụba, maka ndị Palestine, ọ bụ site na imeweOnye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene15 July 2026
A manyere ya ka ọ bụ machibido ya? N'agbanyeghị nke ahụ, ụmụ nwanyị na-efunahụ na-arụmụka mkpuchi ihu'Arụmụka na mmachibido iwu ndị a na-echebe nha anya adịghị ike. Ezi nha anya na-abịa site na ohere, ọ bụghị ime otu ihe'Onye dere ya bụ Syed Salman MehdiOnye tụgharịrị ya bụ Kelechi Nwachukwu3 January 2026