Mgbe ndị nne na nna China na-enyefe ndị ọzọ ikike ịchịkwa ụmụ ha torola etoOnye dere ya bụ Lina MaOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown2 days ago
Ụmụnwanyị na ụmụagbọghọ na-ata ahụhụ kachasị njọ n’ihi nsogbu nchekwa na-akawanye njọ na MaliOnye dere ya bụ Job Tiguem Poudiougo, Jean SovonOnye tụgharịrị ya bụ Laura, Geraldine Kene2 weeks ago
Nsogbu nchekwa Haiti na-amanye ndị mmadụ ịhapụ ebe obibi ha ma kwaga ebe ọzọOnye dere ya bụ Jude Pierre LouisOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown3 weeks ago
Nsogbu ọmụmụ ụmụaka na China bụ ihe akaebe na-egosi na mmepe ọgbara ọhụrụ ya gara nke ọmaOnye dere ya bụ Lina MaOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown12 October 2026
Mozambique: Ụmụnwanyị, Akwa capulana, na ime ihe ike ndị uwe ojii pụtara ìhè n’oge ngagharị iwe ndị e mere na Nampula.Ndị Capulana, ngagharị iwe, na mgbasa ozi mmekọrịta na-ekpughe ụdị ọhụrụ nke nguzogide ụmụ nwanyị na mkpọsa n'ịntanetị na Mozambique.Onye dere ya bụ Tirso SitoeOnye tụgharịrị ya bụ Liam Anderson, Ebele Ifediorah6 October 2026
Akụkọ ihe ịga nke ọma nke ihu igwe: Ihe ijuanya dị ụtọKenya, Dominican Republic, Nepal, Tuvalu, Yemen, Brazil — ndị mmadụ na-alụ ọgụ ziri ezi n'ụwa niile.Onye dere ya bụ Ameya NagarajanOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah6 October 2026
Colombia aghọwo mba mbụ dị na Latin America machibidoro ibi ugwu ụmụnwanyịỌ bụkwa nke mbụ n'mpaghara ahụ kwetara n'otú nsogbu ahụ siri buo ibu.Onye dere ya bụ Fabricio CordidoOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah26 September 2026
Ajụjụ a na-ajụbeghị n'okwu Epstein: O nwere ndị nwere ihe ịma aka bụ ndị na-enweghị Steeti ọ bụla?Oge eruola ịjụ onye a hapụrụ na-enweghị nchebe — na ma enweghị mba o so nye aka mee ka nke ahụ kwe omume.Onye dere ya bụ Global Movement Against StatelessnessOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa25 September 2026
Ijikọta Ụmụ Nwanyị Afrịka nọ na Europe: Ajụjụ ọnụ a Gbara Joy Machugu ZenzIkpo okwu ya na-ejikọta, na-enye ụmụ nwanyị Africa nọ na Europe ike, ma na-eme emume maka ihe ndị ha rụzuru.Onye dere ya bụ BirdOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa24 September 2026
Otu atụmatụ ndị a na-eme iji belata ọdịiche dijitalụ dị n’Afrịka si emetụta nnọchite anya Ụmụ Nwanyị.Africa Wiki Women na-eme ka a hụkwuo ụmụ nwanyị Africa n’ime usoro gburugburu Wikimedia na Wikipedia.Onye dere ya bụ Mamisoa RaveloaritianaOnye tụgharịrị ya bụ Laura, Goodluck Ajunwa24 September 2026
Ụmụ nwanyị Afrịka na-enweta uru akụ na ụba site na ọrụ gig zuru ụwa ọnụỤmụ nwanyị mejuputara ihe dịka pasent iri abụọ na asaa nke ndị nile na-arụ ọrụ igwe ịntanetị n'AfrịkaOnye dere ya bụ Adesewa OlofinkoOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa15 September 2026
Ịnọ n’etiti agbam nkịtị na mpụta ihe: Ahụmahụ ndị LGBTQ+ na MozambiqueỌ bụ ezie na Mozambique nwere ndekọ ka mma n’ihe gbasara LGBTQ+ karịa ụfọdụ mba ndị ọzọ dị n’ógbè ahụ, nnabata nke na-ewepụghị mwepụ mmadụ.Onye dere ya bụ Tirso SitoeOnye tụgharịrị ya bụ Liam Anderson, Goodluck Ajunwa14 September 2026
Karịa nkewa Ụzọ abụọ: Omenala dị iche iche n’ụwa gbasara mgbanwe njirimara okike (gender fluidity).Ụdị dịgasị iche nke njirimara okike bụ akụkụ na-adịgide adịgide, nke a na-apụghị ịgọnarị, nke ahụmịhe ndụ mmadụ.Onye dere ya bụ Oiwan Lam, Rezwan, Janine Mendes-Franco, Adéṣínà Ọmọ Yoòbá, Carlos E. Flores, Sydney Allen, Nurbek BekmurzaevOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa14 September 2026
Ụdịdị okike dị iche iche nọ n'okpuru nrụgide: Nguzogide, obodo, na ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke isonyeEdemede gbasara ihe mere Global Voices ji ahọrọ ‘Ụdịdị Okike iche iche’ (Gender Diversity) ka ọ bụrụ isiokwu pụrụ iche ya maka ọnwa Juun afọ 2026.Onye dere ya bụ Gabriela Mesones RojoOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene25 August 2026