Stories Ụmụ nwaanyị na genda from September, 2020
Ụmụ nwanyi nọ na Obodo Naịjirịa na ata ikikere eze maka ihe gbasara nkwado ndọrọ ndọrọ ọchichi na ntanetị
"Enweghi ihe anya'm hụrụ gba ọbara,' si Fakhriyyah Hashim, onye oso nchoputa nke ndi otu #ArewaMeToo nke di na ugwu Hausa nke Naịjirịa.