Stories about Culture

A mara onye bụbu onye isi ala Surinam Dési Bouterse ikpe maka igbu ọchụ nke ugboro abụọ – mana ọ ga -aga ụlọ mkpọrọ?

Ọ bụrụ na -atụghị Bouterse mkpọrọ ugbua amara ikpe nke abụọ, ọ gaghị adị ndị Surinamese mma n'ihi enwerela ya dị ka onye ogbu mmadụ.

Ọ gịnị mere na umụ nwanyị agaghị eso na ndị na-edeba aha alụmdi na nwunye na obodo Bangladesh?

Iwu ụlọ ikpe na Bangladesh ekweghị ụmụ nwanyị ka ha debanye aha alụkwaghịm nke a emeela ka arụmụka kpụ ọkụ n'ọnụ daputa maka mkpebi a.