Stories Ọchịchị
Ọ dịghị onye ịtụkwasị obi? Ozi na-ezighi ezi banyere COVID-19 na ntuli aka na-abawanye na Latin America na Caribbean
Enweghị ozi dabara adaba banyere okwu dị oke mkpa, gụnyere ọgụ megide COVID-19, na ọnọdụ ọtụtụ mgbasa ozi na-ezighi ezi nke mebiworo mpaghara a.
Ọ gịnị mere na umụ nwanyị agaghị eso na ndị na-edeba aha alụmdi na nwunye na obodo Bangladesh?
Iwu ụlọ ikpe na Bangladesh ekweghị ụmụ nwanyị ka ha debanye aha alụkwaghịm nke a emeela ka arụmụka kpụ ọkụ n'ọnụ daputa maka mkpebi a.
A tọrọ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi ha na Kaduna nke dị obodo Naịjirịa wee gbalaga.
Ndị ntọrọ ji egbe tọrọ ụmụ akwụkwọ anọ na ndị nkụzi ha na Damba-Kasaya, Kaduna Steeti, Naịjirịa ekwula ego olee ha ga-eji ahapụ ha.