#JisieIke: Ka mmachibido iwu Twitter na -emetụta ndị ntorobịa Naịjirịa"Mmụọ m jụrụ onyi ụbọchị a mara ọkwa akụkọ a."Onye dere ya bụ Victoria AuduOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu10 October 2021
A tọrọ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi ha na Kaduna nke dị obodo Naịjirịa wee gbalaga.Ndị ọchịchị Naịjirịa ekwughị ihe ọbụla banyere ọtitọ nke a. Onye dere ya bụ Nwachukwu EgbunikeOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu5 October 2020
Naijeria emela mpụ idina mmadu n'ike nsogbu a ga elebara anya ngwa-ngwa.Ndi mmanye iwu ga aga n'ihu ime ka ndi omekome zaa ajụjụ ma hụsie anya dịrị ha.Onye dere ya bụ Adetomiwa IsiakaOnye tụgharịrị ya bụ Uzoma Ozurumba26 July 2020