Stories Arogasị
Naijeria emela mpụ idina mmadu n'ike nsogbu a ga elebara anya ngwa-ngwa.
Na Naijeria, Idina mmadu n'ike na mpụ ndi ọzọ aghọla omenala, nkea mere ojiri bụrụ ihe sịrị ike ikpọpu ndi omekome a ikpe igbara isi onwe ha. Onweghi ihe ndi Uwe-oji ji idina mmadu n'ike kpọrọ, ya mere ha jikwa na ata ndi edinara n'ike ụta.