Ụdịdị okike dị iche iche nọ n'okpuru nrụgide: Nguzogide, obodo, na ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke isonyeOnye dere ya bụ Gabriela Mesones RojoOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene3 weeks ago
A na-ere dị ka ndị nwunye, furu efu n'oké osimiri: ịtụ mgbere ahịa ụmụagbọghọ Rohingya na-enweghị obodoOnye dere ya bụ Zulker NaeenOnye tụgharịrị ya bụ Chisom Iwuala4 weeks ago
Ihe Na-efunarị Ụwa Mgbe Ọ na-aghọtaghị Ọnọdụ Enweghị ebe onye si dị ka iwu mba si chọọOnye dere ya bụ Global Movement Against StatelessnessOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa4 August 2026
Ihe Fọrọ Ntakịrị ka Ọ bụrụ Mmadụ Narị Abụọ ka Ndị Omekome Gburu n'okpuru ọchịchị Kaiama, NaijirịaOnye dere ya bụ Abdulrosheed FadipeOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa4 August 2026
Otu njem mmekọrịta mba dị iche iche nwere ike isi chekwaba ikike Nsonye onye kwuo uche ya dị Iche Iche n'AfrịkaỊgbachitere ikike mmadụ n'Afrịka na n'ófè mba ndị ọzọ nke Global South ga-amalite site n'ige ndị mmadụ ntị nke ọmaOnye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa4 August 2026
Otu AI si eme ka ọchịchị aka ike kawanye njọ n'AfrikaMaapụ IDS na-egosi igwefoto ebe ndị otu ozo na-ahazi onwe ha, ọ bụghị ebe mpụ kacha.Onye dere ya bụ Ebele Ifediorah4 August 2026
Somalia: Oke ọkọchị, iri elu ego mmanụ ụgbọala, na esemokwu mere ka iyi egwu ụnwụ nri ka njọN'ime ijeri dọla 1.42 achọrọ maka atụmatụ enyemaka Somalia, naanị nde dọla Nari abụọ na iri asatọ na asatọ ka e kenyereOnye dere ya bụ Jean SovonOnye tụgharịrị ya bụ Laura, Ebele Ifediorah2 August 2026
Akụkọ Ọhụrụ Chọpụtara na Trinidad na Tobago kwesịrị imekwu ihe karịa iji kwụsị ịkpa ókè ndị LGBTQ+'Ọdịiche ndị dị n'etiti [a]nyị dị mkpa, a ga-emerịrị kwa ọgụgụ maka ha na ndọlị a na-eme maka nnwere onwe'Onye dere ya bụ Janine Mendes-FrancoOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa1 August 2026
Imegharị ọganihu afọ iri maka ikike ndị transjenda na IndiaActivists have called the bill ‘unconstitutional’ and ‘dangerous’ Ndị na-akwado akpọọla iwu ahụ 'ihe iwu na-akwadoghị' na 'ihe ize ndụ'Onye dere ya bụ Kanav Narayan Sahgal, Aashna MansataOnye tụgharịrị ya bụ Lucy Iwuala15 May 2026
A manyere ya ka ọ bụ machibido ya? N'agbanyeghị nke ahụ, ụmụ nwanyị na-efunahụ na-arụmụka mkpuchi ihu'Arụmụka na mmachibido iwu ndị a na-echebe nha anya adịghị ike. Ezi nha anya na-abịa site na ohere, ọ bụghị ime otu ihe'Onye dere ya bụ Syed Salman MehdiOnye tụgharịrị ya bụ Kelechi Nwachukwu3 January 2026
#JisieIke: Ka mmachibido iwu Twitter na -emetụta ndị ntorobịa Naịjirịa"Mmụọ m jụrụ onyi ụbọchị a mara ọkwa akụkọ a."Onye dere ya bụ Victoria AuduOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu10 October 2021
A nwụchiri onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa maka ịkatọ ntọrị ụmụakwụkwọSalihu dere na tweet, 'Kwụsị ndị na -eyi ọha egwu Onye dere ya bụ Nwachukwu EgbunikeOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu8 October 2021
A mara onye bụbu onye isi ala Surinam Dési Bouterse ikpe maka igbu ọchụ nke ugboro abụọ – mana ọ ga -aga ụlọ mkpọrọ?'Suriname na Bouterse emechabeghị. Onye dere ya bụ Fausia S. AbdulOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu21 September 2021
Ọ gịnị mere na umụ nwanyị agaghị eso na ndị na-edeba aha alụmdi na nwunye na obodo Bangladesh?Otu ikpe ụlọ ikpe kwuru na nsọ dị njo.Onye dere ya bụ RezwanOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu21 September 2021