Otu Ihe karịrị puku mmadụ na Salvador si diee ọnụdụ enweghị mmiri ọṅụnụ na ịkwọ aka oge Kovid-19. Mpụ, aghụghọ na mmefu akụnaụba arịbala ama n'obodoOnye dere ya bụ Eddie GaldamezOnye tụgharịrị ya bụ Obiageli Ezeilo29 September 2020
Ụmụ nwanyi nọ na Obodo Naịjirịa na ata ikikere eze maka ihe gbasara nkwado ndọrọ ndọrọ ọchichi na ntanetị#KpolataỤmụNwanyiAnyi na #ArewaEsoKwam gbanwere nkwado ndọrọ ndọrọ ochichi na NaịjirịaOnye dere ya bụ Nwachukwu EgbunikeOnye tụgharịrị ya bụ Blossom Ozurumba20 September 2020