Stories Sọb -Saharan Afrịka
Ụmụ nwanyi nọ na Obodo Naịjirịa na ata ikikere eze maka ihe gbasara nkwado ndọrọ ndọrọ ọchichi na ntanetị
"Enweghi ihe anya'm hụrụ gba ọbara,' si Fakhriyyah Hashim, onye oso nchoputa nke ndi otu #ArewaMeToo nke di na ugwu Hausa nke Naịjirịa.
Naijeria emela mpụ idina mmadu n'ike nsogbu a ga elebara anya ngwa-ngwa.
Na Naijeria, Idina mmadu n'ike na mpụ ndi ọzọ aghọla omenala, nkea mere ojiri bụrụ ihe sịrị ike ikpọpu ndi omekome a ikpe igbara isi onwe ha. Onweghi ihe ndi Uwe-oji ji idina mmadu n'ike kpọrọ, ya mere ha jikwa na ata ndi edinara n'ike ụta.