Mkparịta ụka nke Prava Baral gbasara akwụkwọ agụmagụ ndị Nepal na inye ike olu ụmụnwanyịNa Nepal, ụmụnwanyị na-ede akwụkwọ na-adọlịsi ike ka e were ha kpọrọ iheOnye dere ya bụ Sangita SwechchaOnye tụgharịrị ya bụ Lucy Iwuala19 May 2025
A tọrọ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi ha na Kaduna nke dị obodo Naịjirịa wee gbalaga.Ndị ọchịchị Naịjirịa ekwughị ihe ọbụla banyere ọtitọ nke a. Onye dere ya bụ Nwachukwu EgbunikeOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu5 October 2020