Stories Agụmaakwụkwọ from October, 2020
A tọrọ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi ha na Kaduna nke dị obodo Naịjirịa wee gbalaga.
Ndị ntọrọ ji egbe tọrọ ụmụ akwụkwọ anọ na ndị nkụzi ha na Damba-Kasaya, Kaduna Steeti, Naịjirịa ekwula ego olee ha ga-eji ahapụ ha.