Colombia aghọwo mba mbụ dị na Latin America machibidoro ibi ugwu ụmụnwanyịOnye dere ya bụ Fabricio CordidoOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Ihe ngagharị iwe nke ‘Ọchịcha’ nke India na-ekpughe gbasara ọchịchị nchigbu dijitalụOnye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown1 week ago
Ajụjụ a na-ajụbeghị n'okwu Epstein: O nwere ndị nwere ihe ịma aka bụ ndị na-enweghị Steeti ọ bụla?Onye dere ya bụ Global Movement Against StatelessnessOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa2 weeks ago
Site na Mexico ruo Venezuela: Ọsọ ndị bi na mba ọzọ gbara n’ịzọpụta ndụ mmadụOnye dere ya bụ Gabriela Mesones RojoOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene2 weeks ago
Otu ngwa ọrụ nchọcha AI siri nyere aka gbaghaa nkwado a na-enye ime ihe ike ndị uwe ojii na BrazilOtu abụọ jiri ọjụ ajụjụ chatbox gbaa ndị mmadụ ajụjụ ọnụ iji chọpụta echiche ọha mmadụ banyere mwakpo ndị uwe ojii na mpụ.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene2 weeks ago
Ọha obodo South Korea jụrụ maka nziga ndị agha na Strait nke Hormuz.Anyị enweghị ike ikwe ka ndị ntorobịa anyị chụọ ndụ ha dịka aja ma bụrụ ndị a ga-emegbu n’agha mwakpo na-ezighị ezi.Onye dere ya bụ Oiwan LamOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa2 weeks ago
Karịa nkewa Ụzọ abụọ: Omenala dị iche iche n’ụwa gbasara mgbanwe njirimara okike (gender fluidity).Ụdị dịgasị iche nke njirimara okike bụ akụkụ na-adịgide adịgide, nke a na-apụghị ịgọnarị, nke ahụmịhe ndụ mmadụ.Onye dere ya bụ Oiwan Lam, Rezwan, Janine Mendes-Franco, Adéṣínà Ọmọ Yoòbá, Carlos E. Flores, Sydney Allen, Nurbek BekmurzaevOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa3 weeks ago
Akụkọ Ọhụrụ Chọpụtara na Trinidad na Tobago kwesịrị imekwu ihe karịa iji kwụsị ịkpa ókè ndị LGBTQ+'Ọdịiche ndị dị n'etiti [a]nyị dị mkpa, a ga-emerịrị kwa ọgụgụ maka ha na ndọlị a na-eme maka nnwere onwe'Onye dere ya bụ Janine Mendes-FrancoOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa1 August 2026
A manyere ya ka ọ bụ machibido ya? N'agbanyeghị nke ahụ, ụmụ nwanyị na-efunahụ na-arụmụka mkpuchi ihu'Arụmụka na mmachibido iwu ndị a na-echebe nha anya adịghị ike. Ezi nha anya na-abịa site na ohere, ọ bụghị ime otu ihe'Onye dere ya bụ Syed Salman MehdiOnye tụgharịrị ya bụ Kelechi Nwachukwu3 January 2026
Ọ dịghị onye ịtụkwasị obi? Ozi na-ezighi ezi banyere COVID-19 na ntuli aka na-abawanye na Latin America na CaribbeanOzi adịgboroja na-gbasa site na Mexico ruo Venezuela na PeruOnye dere ya bụ IFEXOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu13 October 2021
A mara onye bụbu onye isi ala Surinam Dési Bouterse ikpe maka igbu ọchụ nke ugboro abụọ – mana ọ ga -aga ụlọ mkpọrọ?'Suriname na Bouterse emechabeghị. Onye dere ya bụ Fausia S. AbdulOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu21 September 2021
Otu Ihe karịrị puku mmadụ na Salvador si diee ọnụdụ enweghị mmiri ọṅụnụ na ịkwọ aka oge Kovid-19. Mpụ, aghụghọ na mmefu akụnaụba arịbala ama n'obodoOnye dere ya bụ Eddie GaldamezOnye tụgharịrị ya bụ Obiageli Ezeilo29 September 2020