Stories Agha na ọgbaaghara
A nwụchiri onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa maka ịkatọ ntọrị ụmụakwụkwọ
Ozi onyonyo Salihu Tanko Yakasi bịara mgbe a tọọrọ ụmụ akwụkwọ rụrụ narị atọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị ụmụ nwanyị dị na Jangebe, Ugwuhausa na Febrụwarị 26, 2021.
A tọrọ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi ha na Kaduna nke dị obodo Naịjirịa wee gbalaga.
Ndị ntọrọ ji egbe tọrọ ụmụ akwụkwọ anọ na ndị nkụzi ha na Damba-Kasaya, Kaduna Steeti, Naịjirịa ekwula ego olee ha ga-eji ahapụ ha.