Njem otu nwaokorọbịa Rohingya site na mgbukpọ agbụrụ ruo n’ịlanarị na olileanyaOnye dere ya bụ Global Movement Against StatelessnessOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene4 days ago
Ndị na-alụ ọgụ maka ikike ndị nwere mmasị n’ụdị mmekọahụ dị icheiche na Ghana na-efunahụ ọgụ ha nwere ike imeriOnye dere ya bụ Minority AfricaOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Colombia aghọwo mba mbụ dị na Latin America machibidoro ibi ugwu ụmụnwanyịOnye dere ya bụ Fabricio CordidoOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Ihe furu na ntụgharị asụsụ: Otu ọgụgụisi AI si emetụta ndị obodo na-asụ asụsụ ndị akụrụngwa ha pere mpeOnye dere ya bụ Aaron SpitlerOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Naịjirịa kagburu iwu gbasara iji asụsụ nne akụzi ihe n’ụlọakwụkwọ.Mgbanwe gọọmenti mere abụghị ịjụ njirimara ụmụamaala Naịjirịa. Kama, ọ bụ ịghọta na Naịjirịa bụ mba nwere nnukwu mgbagwoju anya n’ihe gbasara asụsụ.Onye dere ya bụ Abdulrosheed FadipeOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Ihe ngagharị iwe nke ‘Ọchịcha’ nke India na-ekpughe gbasara ọchịchị nchigbu dijitalụNgagharị iwe CJP na-enye ma ịdọ aka ná ntị ma ihe mgbakwasị ụkwụ maka inwe olileanya n’ọchịchị onye kwuo uche ya.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown1 week ago
Ajụjụ a na-ajụbeghị n'okwu Epstein: O nwere ndị nwere ihe ịma aka bụ ndị na-enweghị Steeti ọ bụla?Oge eruola ịjụ onye a hapụrụ na-enweghị nchebe — na ma enweghị mba o so nye aka mee ka nke ahụ kwe omume.Onye dere ya bụ Global Movement Against StatelessnessOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa2 weeks ago
Ijikọta Ụmụ Nwanyị Afrịka nọ na Europe: Ajụjụ ọnụ a Gbara Joy Machugu ZenzIkpo okwu ya na-ejikọta, na-enye ụmụ nwanyị Africa nọ na Europe ike, ma na-eme emume maka ihe ndị ha rụzuru.Onye dere ya bụ BirdOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa2 weeks ago
Otu atụmatụ ndị a na-eme iji belata ọdịiche dijitalụ dị n’Afrịka si emetụta nnọchite anya Ụmụ Nwanyị.Africa Wiki Women na-eme ka a hụkwuo ụmụ nwanyị Africa n’ime usoro gburugburu Wikimedia na Wikipedia.Onye dere ya bụ Mamisoa RaveloaritianaOnye tụgharịrị ya bụ Laura, Goodluck Ajunwa2 weeks ago
Site na Mexico ruo Venezuela: Ọsọ ndị bi na mba ọzọ gbara n’ịzọpụta ndụ mmadụỌtụtụ puku maịl site n’ebe ahụ, ndị Venezuela wulitere ụzọ enyemaka dị mkpa nye ndị lanarịrị.Onye dere ya bụ Gabriela Mesones RojoOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene2 weeks ago
Otu ngwa ọrụ nchọcha AI siri nyere aka gbaghaa nkwado a na-enye ime ihe ike ndị uwe ojii na BrazilOtu abụọ jiri ọjụ ajụjụ chatbox gbaa ndị mmadụ ajụjụ ọnụ iji chọpụta echiche ọha mmadụ banyere mwakpo ndị uwe ojii na mpụ.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene2 weeks ago
Itule ihe mgbagwoju anya ndọrọ ndọrọ ọchịchị metụtara ogbugbu ndị a na-eme na Benue, NaịjirịaSteeti a na-akpọ “nkata nri nke mba,” ugbu a nwere ọnụọgụgụ kacha elu nke ndị a chụpụrụ n’ebe obibi ha n’ime obodo. Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene2 weeks ago
Ọha obodo South Korea jụrụ maka nziga ndị agha na Strait nke Hormuz.Anyị enweghị ike ikwe ka ndị ntorobịa anyị chụọ ndụ ha dịka aja ma bụrụ ndị a ga-emegbu n’agha mwakpo na-ezighị ezi.Onye dere ya bụ Oiwan LamOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa2 weeks ago
‘Usoro ikike’ nke Singapore na-emebi ikike ụmụ amaala nwere ime ngagharị iweE boro ndị na-akwado mgbanwe ebubo mpụ n'ọnwa a maka ịhazi 'nchịkọta ndị na-emegide iwu' n'afọ 2024 na 2025.Onye dere ya bụ Mong PalatinoOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown2 weeks ago