Stories Mgbasaozi ndị Amaala from September, 2020

Ndị Naijiria chọrọ aha ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị amachiri ịnweta akwụkwọ ikike visa US

Ndị mba US amachiela ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa ịnata ikike akwụkwọ visa maka na e merụrụ ndi ndị mmadụ ahụ na atum vootu afọ...

Otu Ihe karịrị puku mmadụ na Salvador si diee ọnụdụ enweghị mmiri ọṅụnụ na ịkwọ aka oge Kovid-19.

"Mmekapa ahụ na iwe were m nke bụ na elilo ịhapụ Salvador gbara m n'uche ma ọbụrụ na ọrịa ogbun'ọha gafee. "

Ụmụ nwanyi nọ na Obodo Naịjirịa na ata ikikere eze maka ihe gbasara nkwado ndọrọ ndọrọ ọchichi na ntanetị

"Enweghi ihe anya'm hụrụ gba ọbara,' si Fakhriyyah Hashim, onye oso nchoputa nke ndi otu #ArewaMeToo nke di na ugwu Hausa nke Naịjirịa.