July, 2020

Stories from July, 2020

Naijeria emela mpụ idina mmadu n'ike nsogbu a ga elebara anya ngwa-ngwa.

Na Naijeria, Idina mmadu n'ike na mpụ ndi ọzọ aghọla omenala, nkea mere ojiri bụrụ ihe sịrị ike ikpọpu ndi omekome a ikpe igbara isi...

Ọrụ Wikipedia kwalitere ndị obodo Taiwan dị Otu narị bụ ndị nke na-asụ asụsụ Sakizaya ma na-edebanye na Wikipedia

N'ime asụsụ isii ndị ọzọ dị na Taiwan, A gụnyere asụsụ Sakizaya dịka asụsụ na-anwụ anwụ dika ndị UNESCO si kwuo.