#JisieIke: Ka mmachibido iwu Twitter na -emetụta ndị ntorobịa Naịjirịa"Mmụọ m jụrụ onyi ụbọchị a mara ọkwa akụkọ a."Onye dere ya bụ Victoria AuduOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu10 October 2021
A nwụchiri onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa maka ịkatọ ntọrị ụmụakwụkwọSalihu dere na tweet, 'Kwụsị ndị na -eyi ọha egwu Onye dere ya bụ Nwachukwu EgbunikeOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu8 October 2021
A mara onye bụbu onye isi ala Surinam Dési Bouterse ikpe maka igbu ọchụ nke ugboro abụọ – mana ọ ga -aga ụlọ mkpọrọ?'Suriname na Bouterse emechabeghị. Onye dere ya bụ Fausia S. AbdulOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu21 September 2021
Ọ gịnị mere na umụ nwanyị agaghị eso na ndị na-edeba aha alụmdi na nwunye na obodo Bangladesh?Otu ikpe ụlọ ikpe kwuru na nsọ dị njo.Onye dere ya bụ RezwanOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu21 September 2021
A tọrọ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi ha na Kaduna nke dị obodo Naịjirịa wee gbalaga.Ndị ọchịchị Naịjirịa ekwughị ihe ọbụla banyere ọtitọ nke a. Onye dere ya bụ Nwachukwu EgbunikeOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu5 October 2020
Ndị Naijiria chọrọ aha ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị amachiri ịnweta akwụkwọ ikike visa USAtum vootu nke afọ 2019 jupụtara na mmerụ ahụ na mmaja. Onye dere ya bụ Nwachukwu EgbunikeOnye tụgharịrị ya bụ Onyinye Jane Achukwu29 September 2020
Otu Ihe karịrị puku mmadụ na Salvador si diee ọnụdụ enweghị mmiri ọṅụnụ na ịkwọ aka oge Kovid-19. Mpụ, aghụghọ na mmefu akụnaụba arịbala ama n'obodoOnye dere ya bụ Eddie GaldamezOnye tụgharịrị ya bụ Obiageli Ezeilo29 September 2020
Ụmụ nwanyi nọ na Obodo Naịjirịa na ata ikikere eze maka ihe gbasara nkwado ndọrọ ndọrọ ọchichi na ntanetị#KpolataỤmụNwanyiAnyi na #ArewaEsoKwam gbanwere nkwado ndọrọ ndọrọ ochichi na NaịjirịaOnye dere ya bụ Nwachukwu EgbunikeOnye tụgharịrị ya bụ Blossom Ozurumba20 September 2020
Naijeria emela mpụ idina mmadu n'ike nsogbu a ga elebara anya ngwa-ngwa.Ndi mmanye iwu ga aga n'ihu ime ka ndi omekome zaa ajụjụ ma hụsie anya dịrị ha.Onye dere ya bụ Adetomiwa IsiakaOnye tụgharịrị ya bụ Uzoma Ozurumba26 July 2020
Ọrụ Wikipedia kwalitere ndị obodo Taiwan dị Otu narị bụ ndị nke na-asụ asụsụ Sakizaya ma na-edebanye na WikipediaNdị okenye, iji nkanụzụ ọgbara ọhụụ bụ nsogbu , ndị amaghị asụ asụsụ , ide ya bụ nsogbuOnye dere ya bụ Subhashish Panigrahi, Yanne C.Onye tụgharịrị ya bụ Obiageli Ezeilo22 July 2020