Nye Onyinye

Collage of photos of Global Voices participants smiling and giving talks at conferences.

Nye onyinye taa

Kemgbe 2005 Global Voices anọwo na-arụ ọrụ iji wuo àkwà mmiri gafee mba na asụsụ yana ịgbachitere nnwere onwe nke mgbasa ozi, mmeghe ịntanetị, na ikike nke onye ọ bụla, ebe ọ bụla, inwe nnwere onwe ikwu okwu.

Anyị kwenyere na ozi anyị dị  ngwa ngwa ugbu a karịa mgbe ọ bụla. Biko nye onyinye taa iji nyere anyị aka ịnọgide na-arụ ọrụ a dị mkpa

A na-enweta onyinye site n'aka ndị òtù 501(c) 3 anyị anaghị ana uru ego, Ndị Enyi Global Voices, ma bụrụkwa ndị ahọpụrụ ịtụ ụtụ isi maka ndị na-atụ ụtụ isi US.

Nnukwu Onyinye, Nkwado Ụlọ Ọrụ, Ajụjụ?

Ọ bụrụ na-ịchọrọ inye onyinye buru ibu, i nwere mmasị na ntinye onyinye, ma ọ bụ ịchọrọ ozi ndị ọzọ gbasara nhọrọ ịkwụ ụgwọ ndị ọzọ, nkwado ma ọ bụ ụdị nkwado ndị ọzọ, biko zitere onye isi nchịkwa anyị Malka Older na malka.older@globalvoices.org.