Ụmụnwanyị na ụmụagbọghọ na-ata ahụhụ kachasị njọ n’ihi nsogbu nchekwa na-akawanye njọ na MaliIhe karịrị mmadụ 191,000 enweghịzi ohere inweta enyemaka nchebe ndị dị mkpa na enyemaka gbasara ahụike mmekọrịta nwoke na nwaanyị na ọmụmụ.Onye dere ya bụ Job Tiguem Poudiougo, Jean SovonOnye tụgharịrị ya bụ Laura, Geraldine Kene2 weeks ago
Ihe ntuli aka n’Afrịka nwere ike ịmụta n’usoro Gadaa nke ndị Borana Usoro Gadaa nke ndị Borana ò nwere ike ịkwalite ntuli aka ziri ezi, nnyefe ọchịchị n’udo, na ọchịchị onye kwuo uche ya siri ike karị n’ofe Afrịka?Onye dere ya bụ Peace NewsOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown2 weeks ago
Onye nwere ike ikwuchitere ọha? Ụzọ ọhụrụ nke ngagharị iwe na Sahel.Ọchịchị onye kwuo uche ya o nwere ike ịdị ma ọ bụrụ na ndị mmadụ enweghị ikike ịjụ ikwenye n’ihe a na-ekwu? Onye dere ya bụ Jean SovonOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene3 weeks ago
Ụlọ ihe nkiri sịnịma na-enye ohere ịkọ akụkọ nguzogide ka ohere ndị mmadụ nwere isonye n’okwu ọha na eze na-ebelata n’AfrịkaIhe nkiri anaghị agbanwe ụwa. Ka hà na-agbanwe ya?Onye dere ya bụ Jean SovonOnye tụgharịrị ya bụ Chisom Iwuala15 October 2026
Ịbụ onye a na-ahụ n’ịntanetị aghọọla akụ bara uru nye ndị ntorobịa CameroonNa Cameroon, ọtụtụ ndị ntorobịa na-eme ka ọnụnọ ha n’ịntanetị bụrụ ụzọ bara uru ha si enweta ego.Onye dere ya bụ GV Sub-Saharan AfricaOnye tụgharịrị ya bụ Chisom Iwuala15 October 2026
Atụmatụ ọhụrụ maka udo, enwere ike idozi nsogbu nchekwa nke Naịjiria?Amụma Udo Mba nke Naịjirịa bụ usoro e mere iji kwalite njikọ aka n’ịgbochi esemokwu na iwulite udo.Onye dere ya bụ Adesewa OlofinkoOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene11 October 2026
Ihe #EndSARS hapụrụ na Naịjirịa: Ọgbọ tọrọ atọ n’etiti ngagharị iwe, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, na ịkwaga mba ọzọ#EndSARS karịrị ịbụ naanị ngagharị iwe megide arụrụala ndị uwe ojii. Ọ ghọrọ ụzọ ndị mmadụ si malite ịghọta ma tinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown11 October 2026
Ọ̀ ga-ekwe omume iji ọgụgụisi AI nyere aka wulite udo? Ndị ntorobịa Africa na-egosi ụzọ a ga-esi gaa n’ihu.Mwulite udo na-adabere n'ịghọta akụkọ obodo na ọnọdụ obodoOnye dere ya bụ Peace NewsOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah6 October 2026
Mozambique: Ụmụnwanyị, Akwa capulana, na ime ihe ike ndị uwe ojii pụtara ìhè n’oge ngagharị iwe ndị e mere na Nampula.Ndị Capulana, ngagharị iwe, na mgbasa ozi mmekọrịta na-ekpughe ụdị ọhụrụ nke nguzogide ụmụ nwanyị na mkpọsa n'ịntanetị na Mozambique.Onye dere ya bụ Tirso SitoeOnye tụgharịrị ya bụ Liam Anderson, Ebele Ifediorah6 October 2026
Akụkọ ihe ịga nke ọma nke ihu igwe: Ihe ijuanya dị ụtọKenya, Dominican Republic, Nepal, Tuvalu, Yemen, Brazil — ndị mmadụ na-alụ ọgụ ziri ezi n'ụwa niile.Onye dere ya bụ Ameya NagarajanOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah6 October 2026