Ndị na-alụ ọgụ maka ikike ndị nwere mmasị n’ụdị mmekọahụ dị icheiche na Ghana na-efunahụ ọgụ ha nwere ike imeriGhana kwadoro iwu megide LGBTQ+ ụbọchị ole na ole ka e nwesịrị otuto zuru ụwa ọnụ maka ịkwado ikike mmadụ.Onye dere ya bụ Minority AfricaOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Ijikọta Ụmụ Nwanyị Afrịka nọ na Europe: Ajụjụ ọnụ a Gbara Joy Machugu ZenzIkpo okwu ya na-ejikọta, na-enye ụmụ nwanyị Africa nọ na Europe ike, ma na-eme emume maka ihe ndị ha rụzuru.Onye dere ya bụ BirdOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa2 weeks ago
Otu atụmatụ ndị a na-eme iji belata ọdịiche dijitalụ dị n’Afrịka si emetụta nnọchite anya Ụmụ Nwanyị.Africa Wiki Women na-eme ka a hụkwuo ụmụ nwanyị Africa n’ime usoro gburugburu Wikimedia na Wikipedia.Onye dere ya bụ Mamisoa RaveloaritianaOnye tụgharịrị ya bụ Laura, Goodluck Ajunwa2 weeks ago
Itule ihe mgbagwoju anya ndọrọ ndọrọ ọchịchị metụtara ogbugbu ndị a na-eme na Benue, NaịjirịaSteeti a na-akpọ “nkata nri nke mba,” ugbu a nwere ọnụọgụgụ kacha elu nke ndị a chụpụrụ n’ebe obibi ha n’ime obodo. Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene2 weeks ago
Ụmụ nwanyị Afrịka na-enweta uru akụ na ụba site na ọrụ gig zuru ụwa ọnụỤmụ nwanyị mejuputara ihe dịka pasent iri abụọ na asaa nke ndị nile na-arụ ọrụ igwe ịntanetị n'AfrịkaOnye dere ya bụ Adesewa OlofinkoOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa3 weeks ago
Ịnọ n’etiti agbam nkịtị na mpụta ihe: Ahụmahụ ndị LGBTQ+ na MozambiqueỌ bụ ezie na Mozambique nwere ndekọ ka mma n’ihe gbasara LGBTQ+ karịa ụfọdụ mba ndị ọzọ dị n’ógbè ahụ, nnabata nke na-ewepụghị mwepụ mmadụ.Onye dere ya bụ Tirso SitoeOnye tụgharịrị ya bụ Liam Anderson, Goodluck Ajunwa3 weeks ago
Karịa nkewa Ụzọ abụọ: Omenala dị iche iche n’ụwa gbasara mgbanwe njirimara okike (gender fluidity).Ụdị dịgasị iche nke njirimara okike bụ akụkụ na-adịgide adịgide, nke a na-apụghị ịgọnarị, nke ahụmịhe ndụ mmadụ.Onye dere ya bụ Oiwan Lam, Rezwan, Janine Mendes-Franco, Adéṣínà Ọmọ Yoòbá, Carlos E. Flores, Sydney Allen, Nurbek BekmurzaevOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa3 weeks ago