Ndị na-alụ ọgụ maka ikike ndị nwere mmasị n’ụdị mmekọahụ dị icheiche na Ghana na-efunahụ ọgụ ha nwere ike imeriGhana kwadoro iwu megide LGBTQ+ ụbọchị ole na ole ka e nwesịrị otuto zuru ụwa ọnụ maka ịkwado ikike mmadụ.Onye dere ya bụ Minority AfricaOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Colombia aghọwo mba mbụ dị na Latin America machibidoro ibi ugwu ụmụnwanyịỌ bụkwa nke mbụ n'mpaghara ahụ kwetara n'otú nsogbu ahụ siri buo ibu.Onye dere ya bụ Fabricio CordidoOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Ajụjụ a na-ajụbeghị n'okwu Epstein: O nwere ndị nwere ihe ịma aka bụ ndị na-enweghị Steeti ọ bụla?Oge eruola ịjụ onye a hapụrụ na-enweghị nchebe — na ma enweghị mba o so nye aka mee ka nke ahụ kwe omume.Onye dere ya bụ Global Movement Against StatelessnessOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa2 weeks ago
Itule ihe mgbagwoju anya ndọrọ ndọrọ ọchịchị metụtara ogbugbu ndị a na-eme na Benue, NaịjirịaSteeti a na-akpọ “nkata nri nke mba,” ugbu a nwere ọnụọgụgụ kacha elu nke ndị a chụpụrụ n’ebe obibi ha n’ime obodo. Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene2 weeks ago
‘Usoro ikike’ nke Singapore na-emebi ikike ụmụ amaala nwere ime ngagharị iweE boro ndị na-akwado mgbanwe ebubo mpụ n'ọnwa a maka ịhazi 'nchịkọta ndị na-emegide iwu' n'afọ 2024 na 2025.Onye dere ya bụ Mong PalatinoOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown2 weeks ago
Ịnọ n’etiti agbam nkịtị na mpụta ihe: Ahụmahụ ndị LGBTQ+ na MozambiqueỌ bụ ezie na Mozambique nwere ndekọ ka mma n’ihe gbasara LGBTQ+ karịa ụfọdụ mba ndị ọzọ dị n’ógbè ahụ, nnabata nke na-ewepụghị mwepụ mmadụ.Onye dere ya bụ Tirso SitoeOnye tụgharịrị ya bụ Liam Anderson, Goodluck Ajunwa3 weeks ago
Nsogbu ahụike zuru ụwa ọnụ ọzọ erutelarị: Mmerụ uche ụmụaka na-enweta n'ihi AghaEbe e nwere ike gwọọ maọbụ jikwaa ụfọdụ mmerụ anụ ahụ, ọnya mmerụ uche nke a na-adịghị ahụ anya nwere ike ịdị ruo oge ndụ niile nke mmadụ.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa3 weeks ago
Nsogbu a na-adịghị ahụ anya nke na-anapụ mmadụ ịbụ nwa amaala.Ọ dị mfe iwere ịbụ nwa amaala dịka ihe nkịtị mgbe mmadụ nwetara ya ozugbo n’enweghị mgbalị ma ghara inwe mkpa ịlụ ọgụ iji chekwaa ya.Onye dere ya bụ Malka OlderOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa3 weeks ago