Ụlọ ihe nkiri sịnịma na-enye ohere ịkọ akụkọ nguzogide ka ohere ndị mmadụ nwere isonye n’okwu ọha na eze na-ebelata n’AfrịkaIhe nkiri anaghị agbanwe ụwa. Ka hà na-agbanwe ya?Onye dere ya bụ Jean SovonOnye tụgharịrị ya bụ Chisom Iwuala15 October 2026
Bangladesh: Ngagharị iwe nwere ike ịgbanwe ọchịchị, mana ha enwere ike ime ka ọchịchị onye kwuo uche ya sie ike?Mgbe e mechara ntuli aka maka ndị ọchịchị ọhụrụ, ogo ole ka usoro na ụlọ ọrụ ọchịchị gbanwere n’ezie?Onye dere ya bụ পান্থ রহমান রেজা (Pantha)Onye tụgharịrị ya bụ Rezwan, Geraldine Kene11 October 2026
Abụ nguzogide: Ndị Obodo ndị nwe ala na Nepal Nepal na-agba mbọ ichekwa ihe nketa egwu haPilru bụ ngwa egwu e ji ụrọ terracotta mee nke yiri nnụnụ, ọ dịkwa nnukwu mkpa n’omenala ụfọdụ nke obodo ụmụ amaala Nepal. Onye dere ya bụ Sanjib ChaudharyOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene11 October 2026
Otu ndị na-edebe ma na-echekwa ihe ndekọ dịka ụmụ amaala na South Asia si alụso ikpafu omenaala ọnụ na asụsụ ha n’akụkụ n’ịntanetị ọgụVidiyo omenaala ọnụ ndị a edekọrọ na-echekwa ihe ọmụma sitere n’ọtụtụ ọgbọ nke na-eji nwayọọ nwayọọ na-apụ n’anya.Onye dere ya bụ Amrit SufiOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene11 October 2026
Ihe #EndSARS hapụrụ na Naịjirịa: Ọgbọ tọrọ atọ n’etiti ngagharị iwe, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, na ịkwaga mba ọzọ#EndSARS karịrị ịbụ naanị ngagharị iwe megide arụrụala ndị uwe ojii. Ọ ghọrọ ụzọ ndị mmadụ si malite ịghọta ma tinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown11 October 2026
Ngagharị site n’azụ ngwaọrụ gịNgagharị iwe n’ịntanetị ma e jiri ya tụnyere nke a na-eme n’ezi ndụ, Kedu ka o si dị ire?Onye dere ya bụ Juliana HarsiantiOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene10 October 2026
Ọ̀ ga-ekwe omume iji ọgụgụisi AI nyere aka wulite udo? Ndị ntorobịa Africa na-egosi ụzọ a ga-esi gaa n’ihu.Mwulite udo na-adabere n'ịghọta akụkọ obodo na ọnọdụ obodoOnye dere ya bụ Peace NewsOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah6 October 2026
Mozambique: Ụmụnwanyị, Akwa capulana, na ime ihe ike ndị uwe ojii pụtara ìhè n’oge ngagharị iwe ndị e mere na Nampula.Ndị Capulana, ngagharị iwe, na mgbasa ozi mmekọrịta na-ekpughe ụdị ọhụrụ nke nguzogide ụmụ nwanyị na mkpọsa n'ịntanetị na Mozambique.Onye dere ya bụ Tirso SitoeOnye tụgharịrị ya bụ Liam Anderson, Ebele Ifediorah6 October 2026