Ụdịdị okike dị iche iche nọ n'okpuru nrụgide: Nguzogide, obodo, na ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke isonyeEdemede gbasara ihe mere Global Voices ji ahọrọ ‘Ụdịdị Okike iche iche’ (Gender Diversity) ka ọ bụrụ isiokwu pụrụ iche ya maka ọnwa Juun afọ 2026.Onye dere ya bụ Gabriela Mesones RojoOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene3 weeks ago
A na-ere dị ka ndị nwunye, furu efu n'oké osimiri: ịtụ mgbere ahịa ụmụagbọghọ Rohingya na-enweghị obodo"Ha na-apụ n'ogige ahụ otu otu, ọ na-abụkarị n'abalị."Onye dere ya bụ Zulker NaeenOnye tụgharịrị ya bụ Chisom Iwuala4 weeks ago
Otu njem mmekọrịta mba dị iche iche nwere ike isi chekwaba ikike Nsonye onye kwuo uche ya dị Iche Iche n'AfrịkaỊgbachitere ikike mmadụ n'Afrịka na n'ófè mba ndị ọzọ nke Global South ga-amalite site n'ige ndị mmadụ ntị nke ọmaOnye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa4 August 2026
Otu AI si eme ka ọchịchị aka ike kawanye njọ n'AfrikaMaapụ IDS na-egosi igwefoto ebe ndị otu ozo na-ahazi onwe ha, ọ bụghị ebe mpụ kacha.Onye dere ya bụ Ebele Ifediorah4 August 2026
Akụkọ Ọhụrụ Chọpụtara na Trinidad na Tobago kwesịrị imekwu ihe karịa iji kwụsị ịkpa ókè ndị LGBTQ+'Ọdịiche ndị dị n'etiti [a]nyị dị mkpa, a ga-emerịrị kwa ọgụgụ maka ha na ndọlị a na-eme maka nnwere onwe'Onye dere ya bụ Janine Mendes-FrancoOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa1 August 2026