Onyinye Jane Onuoha · October, 2020

Email Onyinye Jane Onuoha

Latest posts by Onyinye Jane Onuoha from October, 2020

A tọrọ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi ha na Kaduna nke dị obodo Naịjirịa wee gbalaga.

Ndị ntọrọ ji egbe tọrọ ụmụ akwụkwọ anọ na ndị nkụzi ha na Damba-Kasaya, Kaduna Steeti, Naịjirịa ekwula ego olee ha ga-eji ahapụ ha.