Ihe #EndSARS hapụrụ na Naịjirịa: Ọgbọ tọrọ atọ n’etiti ngagharị iwe, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, na ịkwaga mba ọzọ#EndSARS karịrị ịbụ naanị ngagharị iwe megide arụrụala ndị uwe ojii. Ọ ghọrọ ụzọ ndị mmadụ si malite ịghọta ma tinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown11 October 2026
Ecuador jidere onye bụbu minista José Serrano ka e si na U.S. chụghachita yaNlọghachi Serrano emeela ka a maliteghachi inyocha usoro ikpe ziri ezi na ọchịchị iwu na Ecuador.Onye dere ya bụ Gina YauriOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown10 October 2026
Iwu Ọrụ Pụrụ Iche nke Trinidad na Tobago na ọdịdị ala nke mmepeOzugbo gọọmentị chọpụtara otu mpaghara, ọ ghaghịkwa ịjụ, “Gịnị ọzọ ka a maara banyere [ya]?”Onye dere ya bụ Kwasi CudjoeOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown9 October 2026
Ihe ngagharị iwe nke ‘Ọchịcha’ nke India na-ekpughe gbasara ọchịchị nchigbu dijitalụNgagharị iwe CJP na-enye ma ịdọ aka ná ntị ma ihe mgbakwasị ụkwụ maka inwe olileanya n’ọchịchị onye kwuo uche ya.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown26 September 2026
‘Usoro ikike’ nke Singapore na-emebi ikike ụmụ amaala nwere ime ngagharị iweE boro ndị na-akwado mgbanwe ebubo mpụ n'ọnwa a maka ịhazi 'nchịkọta ndị na-emegide iwu' n'afọ 2024 na 2025.Onye dere ya bụ Mong PalatinoOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown21 September 2026