Mgbe ikike ime ngagharị iwe ka dị, mana ngosipụta na-abịa na ọnụ ahịaNdị na-akwado mgbanwe gbasara ihu igwe nọ n’ihe ize ndụ pụrụ iche nke njide na mkpagbuOnye dere ya bụ Elmira LyapinaOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown2 weeks ago
Ihe ntuli aka n’Afrịka nwere ike ịmụta n’usoro Gadaa nke ndị Borana Usoro Gadaa nke ndị Borana ò nwere ike ịkwalite ntuli aka ziri ezi, nnyefe ọchịchị n’udo, na ọchịchị onye kwuo uche ya siri ike karị n’ofe Afrịka?Onye dere ya bụ Peace NewsOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown2 weeks ago
Nsogbu nchekwa Haiti na-amanye ndị mmadụ ịhapụ ebe obibi ha ma kwaga ebe ọzọ“Obi dị m ezigbo ụtọ na m nọ ebe a, nakwa na n’ikpeazụ enwere m ike izu ike n’ụzọ na-echekwa ugwu m.”Onye dere ya bụ Jude Pierre LouisOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown3 weeks ago
Alibaba gbara Pentagon akwụkwọ iji jụ ngụkọ ya dịka ụlọ ọrụ ha na ndị agha China nwere njikọ Usoro ọchịchị China na-achịkwa nnukwu ụlọ ọrụ teknụzụ ya na-ekpu n'elu ikpe Alibaba gbara megide Pentagon.Onye dere ya bụ Oiwan LamOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown13 October 2026
Nsogbu ọmụmụ ụmụaka na China bụ ihe akaebe na-egosi na mmepe ọgbara ọhụrụ ya gara nke ọmaỤmụnwanyị mba ahụ ndị bụ naanị otu nwa nne na nna ha mụrụ ghọrọ kpọmkwem ụdị mmadụ a zụlitere ha ka ha bụrụOnye dere ya bụ Lina MaOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown12 October 2026
Òtù ụmụ akwụkwọ Thailand guzobere bụ ‘Hope Theatre’, na-eme ka ogbo ihe nkiri bụrụ ebe ọhụrụ ha ga-esi na-alụ ọgụ.“Bad Students” duziri ngagharị iwe na-achọ mgbanwe ọchịchị onye kwuo uche ya n’afọ 2020.Onye dere ya bụ PrachataiOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown12 October 2026
Ihe #EndSARS hapụrụ na Naịjirịa: Ọgbọ tọrọ atọ n’etiti ngagharị iwe, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, na ịkwaga mba ọzọ#EndSARS karịrị ịbụ naanị ngagharị iwe megide arụrụala ndị uwe ojii. Ọ ghọrọ ụzọ ndị mmadụ si malite ịghọta ma tinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown11 October 2026
Ecuador jidere onye bụbu minista José Serrano ka e si na U.S. chụghachita yaNlọghachi Serrano emeela ka a maliteghachi inyocha usoro ikpe ziri ezi na ọchịchị iwu na Ecuador.Onye dere ya bụ Gina YauriOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown10 October 2026
Iwu Ọrụ Pụrụ Iche nke Trinidad na Tobago na ọdịdị ala nke mmepeOzugbo gọọmentị chọpụtara otu mpaghara, ọ ghaghịkwa ịjụ, “Gịnị ọzọ ka a maara banyere [ya]?”Onye dere ya bụ Kwasi CudjoeOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown9 October 2026