Ihe ngagharị iwe nke ‘Ọchịcha’ nke India na-ekpughe gbasara ọchịchị nchigbu dijitalụNgagharị iwe CJP na-enye ma ịdọ aka ná ntị ma ihe mgbakwasị ụkwụ maka inwe olileanya n’ọchịchị onye kwuo uche ya.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown1 week ago
‘Usoro ikike’ nke Singapore na-emebi ikike ụmụ amaala nwere ime ngagharị iweE boro ndị na-akwado mgbanwe ebubo mpụ n'ọnwa a maka ịhazi 'nchịkọta ndị na-emegide iwu' n'afọ 2024 na 2025.Onye dere ya bụ Mong PalatinoOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown2 weeks ago