Ụlọ ihe nkiri sịnịma na-enye ohere ịkọ akụkọ nguzogide ka ohere ndị mmadụ nwere isonye n’okwu ọha na eze na-ebelata n’AfrịkaIhe nkiri anaghị agbanwe ụwa. Ka hà na-agbanwe ya?Onye dere ya bụ Jean SovonOnye tụgharịrị ya bụ Chisom Iwuala15 October 2026
Ịbụ onye a na-ahụ n’ịntanetị aghọọla akụ bara uru nye ndị ntorobịa CameroonNa Cameroon, ọtụtụ ndị ntorobịa na-eme ka ọnụnọ ha n’ịntanetị bụrụ ụzọ bara uru ha si enweta ego.Onye dere ya bụ GV Sub-Saharan AfricaOnye tụgharịrị ya bụ Chisom Iwuala15 October 2026
A na-ere dị ka ndị nwunye, furu efu n'oké osimiri: ịtụ mgbere ahịa ụmụagbọghọ Rohingya na-enweghị obodo"Ha na-apụ n'ogige ahụ otu otu, ọ na-abụkarị n'abalị."Onye dere ya bụ Zulker NaeenOnye tụgharịrị ya bụ Chisom Iwuala19 August 2026
Otu ndị Naịjirịa si anagide oke okpomọkụ n'oge ọkụ eletrik na-adịkarị adaOkpomọkụ ahụ na-emetụta ahụike na mmepụta nke ndị NaịjirịaOnye dere ya bụ Abdulrosheed FadipeOnye tụgharịrị ya bụ Chisom Iwuala15 July 2026