Naijeria emela mpụ idina mmadu n'ike nsogbu a ga elebara anya ngwa-ngwa.Ndi mmanye iwu ga aga n'ihu ime ka ndi omekome zaa ajụjụ ma hụsie anya dịrị ha.Onye dere ya bụ Adetomiwa IsiakaOnye tụgharịrị ya bụ Uzoma Ozurumba26 July 2020
Ọrụ Wikipedia kwalitere ndị obodo Taiwan dị Otu narị bụ ndị nke na-asụ asụsụ Sakizaya ma na-edebanye na WikipediaNdị okenye, iji nkanụzụ ọgbara ọhụụ bụ nsogbu , ndị amaghị asụ asụsụ , ide ya bụ nsogbuOnye dere ya bụ Subhashish Panigrahi, Yanne C.Onye tụgharịrị ya bụ Obiageli Ezeilo22 July 2020