Atụmatụ ọhụrụ maka udo, enwere ike idozi nsogbu nchekwa nke Naịjiria?Amụma Udo Mba nke Naịjirịa bụ usoro e mere iji kwalite njikọ aka n’ịgbochi esemokwu na iwulite udo.Onye dere ya bụ Adesewa OlofinkoOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene11 October 2026
Bangladesh: Ngagharị iwe nwere ike ịgbanwe ọchịchị, mana ha enwere ike ime ka ọchịchị onye kwuo uche ya sie ike?Mgbe e mechara ntuli aka maka ndị ọchịchị ọhụrụ, ogo ole ka usoro na ụlọ ọrụ ọchịchị gbanwere n’ezie?Onye dere ya bụ পান্থ রহমান রেজা (Pantha)Onye tụgharịrị ya bụ Rezwan, Geraldine Kene11 October 2026
Abụ nguzogide: Ndị Obodo ndị nwe ala na Nepal Nepal na-agba mbọ ichekwa ihe nketa egwu haPilru bụ ngwa egwu e ji ụrọ terracotta mee nke yiri nnụnụ, ọ dịkwa nnukwu mkpa n’omenala ụfọdụ nke obodo ụmụ amaala Nepal. Onye dere ya bụ Sanjib ChaudharyOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene11 October 2026
Otu ndị na-edebe ma na-echekwa ihe ndekọ dịka ụmụ amaala na South Asia si alụso ikpafu omenaala ọnụ na asụsụ ha n’akụkụ n’ịntanetị ọgụVidiyo omenaala ọnụ ndị a edekọrọ na-echekwa ihe ọmụma sitere n’ọtụtụ ọgbọ nke na-eji nwayọọ nwayọọ na-apụ n’anya.Onye dere ya bụ Amrit SufiOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene11 October 2026
Otu usoro ngwọta dabere n’okike nwere ike isi nyere ndị obodo nọ n’ọnọdụ adịghị ike na ndị a na-akpagbu aka imeri ikpe na-ezighị ezi metụtara mgbanwe ihu igweNbS na-arụ ọrụ dị oke mkpa n’ibelata mmetụta ide mmiri ma na-echekwa ọrụ ndị dị mkpa nke usoro gburugburu ebe obibi.Onye dere ya bụ Biswash ChepangOnye tụgharịrị ya bụ Geraldine Kene11 October 2026
Ihe #EndSARS hapụrụ na Naịjirịa: Ọgbọ tọrọ atọ n’etiti ngagharị iwe, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, na ịkwaga mba ọzọ#EndSARS karịrị ịbụ naanị ngagharị iwe megide arụrụala ndị uwe ojii. Ọ ghọrọ ụzọ ndị mmadụ si malite ịghọta ma tinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown11 October 2026