Ndị na-alụ ọgụ maka ikike ndị nwere mmasị n’ụdị mmekọahụ dị icheiche na Ghana na-efunahụ ọgụ ha nwere ike imeriGhana kwadoro iwu megide LGBTQ+ ụbọchị ole na ole ka e nwesịrị otuto zuru ụwa ọnụ maka ịkwado ikike mmadụ.Onye dere ya bụ Minority AfricaOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Colombia aghọwo mba mbụ dị na Latin America machibidoro ibi ugwu ụmụnwanyịỌ bụkwa nke mbụ n'mpaghara ahụ kwetara n'otú nsogbu ahụ siri buo ibu.Onye dere ya bụ Fabricio CordidoOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Ihe furu na ntụgharị asụsụ: Otu ọgụgụisi AI si emetụta ndị obodo na-asụ asụsụ ndị akụrụngwa ha pere mpeỌtụtụ ihe dị n'ịntanetị nke e ji asụsụ Bekee dee emetụtala nke ukwuu otu e si mepụta ngwaọrụ ndị dị n'ahịa ugbu a.Onye dere ya bụ Aaron SpitlerOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Naịjirịa kagburu iwu gbasara iji asụsụ nne akụzi ihe n’ụlọakwụkwọ.Mgbanwe gọọmenti mere abụghị ịjụ njirimara ụmụamaala Naịjirịa. Kama, ọ bụ ịghọta na Naịjirịa bụ mba nwere nnukwu mgbagwoju anya n’ihe gbasara asụsụ.Onye dere ya bụ Abdulrosheed FadipeOnye tụgharịrị ya bụ Ebele Ifediorah1 week ago
Ihe ngagharị iwe nke ‘Ọchịcha’ nke India na-ekpughe gbasara ọchịchị nchigbu dijitalụNgagharị iwe CJP na-enye ma ịdọ aka ná ntị ma ihe mgbakwasị ụkwụ maka inwe olileanya n’ọchịchị onye kwuo uche ya.Onye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Constance Brown1 week ago