Ihe Na-efunarị Ụwa Mgbe Ọ na-aghọtaghị Ọnọdụ Enweghị ebe onye si dị ka iwu mba si chọọN'agbanyeghị na enweghị steeti na-emetụta ọtụtụ nde ndị mmadụsness n'ụwa gbaa gburugburu, ọ ka bụkwa nke ọtụtụ ndị na-adịghị ahụ. Onye dere ya bụ Global Movement Against StatelessnessOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa4 August 2026
Ihe Fọrọ Ntakịrị ka Ọ bụrụ Mmadụ Narị Abụọ ka Ndị Omekome Gburu n'okpuru ọchịchị Kaiama, NaijirịaOtu Amnesty International tara gọọmentị Naijiịa ụta maka ihe ha kpọrọ ‘nnukwu ọdịda nchekwa’Onye dere ya bụ Abdulrosheed FadipeOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa4 August 2026
Isi n’ otu Al-Shabaab lọghachi n'ụlọ: Ihe ga-ekpebi ma obodo ndị dị na Somalia a ga-agbaghara haEsemokwu dịterela aka na Somalia emeela ka ọtụtụ puku mmadụ, gụnyere ụmụaka, sonye n'òtù ndị agha na-eme ihe ike bụ al-Shabaab.Onye dere ya bụ Peace NewsOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa4 August 2026
Otu njem mmekọrịta mba dị iche iche nwere ike isi chekwaba ikike Nsonye onye kwuo uche ya dị Iche Iche n'AfrịkaỊgbachitere ikike mmadụ n'Afrịka na n'ófè mba ndị ọzọ nke Global South ga-amalite site n'ige ndị mmadụ ntị nke ọmaOnye dere ya bụ Guest ContributorOnye tụgharịrị ya bụ Goodluck Ajunwa4 August 2026
Otu AI si eme ka ọchịchị aka ike kawanye njọ n'AfrikaMaapụ IDS na-egosi igwefoto ebe ndị otu ozo na-ahazi onwe ha, ọ bụghị ebe mpụ kacha.Onye dere ya bụ Ebele Ifediorah4 August 2026